ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | France ![]() |
obodo maka egwuregwu | France ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Abdesselem Ben Mohammed ![]() |
Aha enyere | Ben ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Jụn 1926, 2 Jenụwarị 1926 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Casablanca ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1965 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | FC Girondins de Bordeaux, Nîmes Olympique, Wydad Athletic Club, France national association football team ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Abdesselem Ben Mohammed (15 June 1926 - 1965) bụ onye na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-aga n'ihu. Ọ gbara bọọlụ maka Wydad na mba Morocco ebe ọ meriri ọtụtụ asọm mpi mba, tupu ya egwuri egwu na Obodo France na Bordeaux na Nîmes. A mụrụ ya na Morocco, Ben Mohammed nọchitere anya Ndị otu mba France.